2 Ndị Eze 25:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ma Nebukadneza eze Babịlọn họpụtara Gedalaya+ nwa Ahaịkam+ nwa Shefan+ ịbụ onyeisi ndị+ a hapụrụ n’ala Juda, bụ́ ndị ọ hapụrụ. Jeremaya 40:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ha wee sị ya: “Ị̀ maara na Bealis, bụ́ eze ụmụ Amọn,+ ezitewo Ishmel+ nwa Netanaya+ ka o gbuo gị?” Ma Gedalaya nwa Ahaịkam ekwetaghị ihe ha kwuru.+
22 Ma Nebukadneza eze Babịlọn họpụtara Gedalaya+ nwa Ahaịkam+ nwa Shefan+ ịbụ onyeisi ndị+ a hapụrụ n’ala Juda, bụ́ ndị ọ hapụrụ.
14 Ha wee sị ya: “Ị̀ maara na Bealis, bụ́ eze ụmụ Amọn,+ ezitewo Ishmel+ nwa Netanaya+ ka o gbuo gị?” Ma Gedalaya nwa Ahaịkam ekwetaghị ihe ha kwuru.+