Jeremaya 25:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 M ga-eme ka a ghara ịnụkwa olu aṅụrị na olu obi ụtọ n’etiti ha+ nakwa olu nwoke na-alụ nwaanyị ọhụrụ na olu nwaanyị a na-alụ ọhụrụ,+ ụda nkume igwe nri,+ meekwa ka a ghara ịhụkwa ìhè oriọna.+ Joel 1:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Osisi vaịn akpọwo nkụ, ọbụna osisi fig akpọnwụwo. Osisi pọmigranet nakwa nkwụ* nakwa osisi apụl, osisi niile dị n’ubi, akpọnwụwo;+ n’ihi na aṅụrị ejiriwo ihere pụọ n’ebe ụmụ mmadụ nọ.+
10 M ga-eme ka a ghara ịnụkwa olu aṅụrị na olu obi ụtọ n’etiti ha+ nakwa olu nwoke na-alụ nwaanyị ọhụrụ na olu nwaanyị a na-alụ ọhụrụ,+ ụda nkume igwe nri,+ meekwa ka a ghara ịhụkwa ìhè oriọna.+
12 Osisi vaịn akpọwo nkụ, ọbụna osisi fig akpọnwụwo. Osisi pọmigranet nakwa nkwụ* nakwa osisi apụl, osisi niile dị n’ubi, akpọnwụwo;+ n’ihi na aṅụrị ejiriwo ihere pụọ n’ebe ụmụ mmadụ nọ.+