40 “Dị nnọọ ka ọ dị mgbe Chineke kwaturu Sọdọm na Gọmọra+ na obodo ndị dị ya nso,”+ ka Jehova kwuru, “ọ dịghị onye ga-ebi n’ebe ahụ, ọ dịghị nwa nke mmadụ ga-ebi na ya dị ka ọbịa.+
21 Otu mmụọ ozi dị ike wee buru otu nkume yiri nnukwu nkume igwe nri+ wee tụba ya n’oké osimiri,+ sị: “Otú a ka a ga-esi tụda obodo ukwu ahụ bụ́ Babịlọn ngwa ngwa, a gakwaghị ahụ ya ọzọ.+