Jeremaya 4:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ọ bụ oké mbibi ka e tiri mkpu ya, n’ihi na e bukọrọwo ihe niile dị n’ala a dum.+ Na mberede, e bibiwo ụlọikwuu m,+ n’otu ntabi anya, e bibikwara ákwà ụlọikwuu m. Abụ Ákwá 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 O kwewo ụta ya dị ka onye iro.+ Aka nri ya+ adịwo njikereDị ka onye mmegide,+ ọ nọkwa na-egbu ndị niile mara mma.+Ọ wụsawo ụlọikwuu+ nke ada bụ́ Zayọn ọnụma ya nke dị ka ọkụ.+
20 Ọ bụ oké mbibi ka e tiri mkpu ya, n’ihi na e bukọrọwo ihe niile dị n’ala a dum.+ Na mberede, e bibiwo ụlọikwuu m,+ n’otu ntabi anya, e bibikwara ákwà ụlọikwuu m.
4 O kwewo ụta ya dị ka onye iro.+ Aka nri ya+ adịwo njikereDị ka onye mmegide,+ ọ nọkwa na-egbu ndị niile mara mma.+Ọ wụsawo ụlọikwuu+ nke ada bụ́ Zayọn ọnụma ya nke dị ka ọkụ.+