12 Ha wee hapụ Jehova bụ́ Chineke ndị nna ha, onye kpọpụtara ha n’ala Ijipt,+ ha wee soro chi ọzọ n’etiti chi dị iche iche nke ndị gbara ha gburugburu,+ ha malitekwara ịkpọrọ ha isiala, nke mere na ha kpasuru Jehova iwe.+
8 Dị ka ihe niile ha mere si dị, malite n’ụbọchị m si n’Ijipt kpọpụta ha+ ruo taa, na-ahapụ m+ ma na-efe chi ọzọ dị iche iche,+ ọ bụ otú ahụ ka ha na-emekwa gị.