Ọpụpụ 20:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Abụ m Jehova Chineke gị,+ onye kpọpụtara gị n’ala Ijipt, n’ụlọ ndị ohu.+ Diuterọnọmi 15:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ị ga-echetakwa na ị ghọrọ ohu n’ala Ijipt, Jehova bụ́ Chineke gị wee gbapụta gị.+ Ọ bụ ya mere m ji na-enye gị ihe a n’iwu taa. Maịka 6:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Esi m n’ala Ijipt kpọpụta unu,+ ọ bụkwa n’ụlọ ndị ohu ka m gbapụtara unu;+ m wee zitere unu Mozis, Erọn na Miriam.+
15 Ị ga-echetakwa na ị ghọrọ ohu n’ala Ijipt, Jehova bụ́ Chineke gị wee gbapụta gị.+ Ọ bụ ya mere m ji na-enye gị ihe a n’iwu taa.
4 Esi m n’ala Ijipt kpọpụta unu,+ ọ bụkwa n’ụlọ ndị ohu ka m gbapụtara unu;+ m wee zitere unu Mozis, Erọn na Miriam.+