2 Ihe E Mere 36:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 O wee gbaa ụlọ ezi Chineke ọkụ+ ma kwatuo mgbidi+ Jeruselem; ha gbakwara ụlọ elu ya niile ọkụ, gbaakwa arịa ya niile dị oké ọnụ ahịa ọkụ,+ iji bibie ihe niile.+ Abụ Ọma 78:60 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 60 N’ikpeazụ, ọ gbahapụrụ ụlọikwuu dị na Shaịlo,+Bụ́ ụlọikwuu o biri nke dị n’etiti ụmụ mmadụ.+ Aịzaya 63:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ọ bụ nke ndị gị dị nsọ+ ruo nwa oge. Ndị iro anyị azọdawo ebe nsọ gị.+ Aịzaya 64:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ụlọ nsọ anyị nke mara mma,+ bụ́ ebe nna nna anyị hà nọ too gị,+ aghọọla ihe a gbara ọkụ;+ a lawo ihe niile anyị na-achọsi ike n’iyi.+
19 O wee gbaa ụlọ ezi Chineke ọkụ+ ma kwatuo mgbidi+ Jeruselem; ha gbakwara ụlọ elu ya niile ọkụ, gbaakwa arịa ya niile dị oké ọnụ ahịa ọkụ,+ iji bibie ihe niile.+
11 Ụlọ nsọ anyị nke mara mma,+ bụ́ ebe nna nna anyị hà nọ too gị,+ aghọọla ihe a gbara ọkụ;+ a lawo ihe niile anyị na-achọsi ike n’iyi.+