Abụ Ákwá 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ụzọ niile e si aga Zayọn na-eru uju, n’ihi na ọ dịghị onye na-abịa ememme.+E mewo ka ọnụ ụzọ ámá ya niile tọgbọrọ n’efu;+ ndị nchụàjà ya na-asụ ude.+Ụmụ agbọghọ ya na-amaghị nwoke na-eru uju, ya onwe ya nọkwa n’obi ilu.+ Hosia 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 M ga-emekwa ka ịṅụrị ọṅụ ya niile,+ ememme ya,+ ụbọchị ememme ọnwa ọhụrụ ya+ na ụbọchị izu ike ya na oge ememme ya niile kwụsị. Zefanaya 3:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “M ga-achịkọta+ ndị na-eru uju+ bụ́ ndị na-anọghị n’oge ememme gị; ha anọghị n’etiti gị n’ihi na ha bụ ndị a na-akọcha n’ihi ya.+
4 Ụzọ niile e si aga Zayọn na-eru uju, n’ihi na ọ dịghị onye na-abịa ememme.+E mewo ka ọnụ ụzọ ámá ya niile tọgbọrọ n’efu;+ ndị nchụàjà ya na-asụ ude.+Ụmụ agbọghọ ya na-amaghị nwoke na-eru uju, ya onwe ya nọkwa n’obi ilu.+
11 M ga-emekwa ka ịṅụrị ọṅụ ya niile,+ ememme ya,+ ụbọchị ememme ọnwa ọhụrụ ya+ na ụbọchị izu ike ya na oge ememme ya niile kwụsị.
18 “M ga-achịkọta+ ndị na-eru uju+ bụ́ ndị na-anọghị n’oge ememme gị; ha anọghị n’etiti gị n’ihi na ha bụ ndị a na-akọcha n’ihi ya.+