Abụ Ọma 80:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jehova Chineke nke ụsụụ ndị agha, ruo ole mgbe ka ekpere ndị gị ga na-ewe gị iwe?+ Ilu 15:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Jehova nọ ndị ajọ omume n’ebe dị anya,+ ma ekpere ndị ezi omume ka ọ na-anụ.+ Ilu 28:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Onye na-ewepụ ntị ya ka ọ ghara ịnụ iwu+—ọbụna ekpere ya bụ ihe arụ.+ Aịzaya 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mgbe unu gbasara ọbụ aka unu,+ m na-ewepụ anya m n’ebe unu nọ.+ Ọ bụ ezie na unu na-ekpe ọtụtụ ekpere,+ adịghị m ege ntị;+ aka unu jupụtara n’ọbara.+ Jeremaya 14:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova wee sị m: “Ekperela ndị a ekpere ka ihe ọma ọ bụla meere ha.+ Maịka 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’oge ahụ, ha ga-akpọku Jehova maka enyemaka, ma ọ gaghị aza ha.+ Ọ ga-ewepụ ihu ya n’ebe ha nọ n’oge ahụ,+ n’ihi ihe ọjọọ ha mere.+ Zekaraya 7:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “‘Ọ ga-erukwa na dị ka m kpọrọ ha ma ha egeghị ntị,+ otú ahụ ka ha ga-akpọ m ma agaghị m ege ntị,’+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.
15 Mgbe unu gbasara ọbụ aka unu,+ m na-ewepụ anya m n’ebe unu nọ.+ Ọ bụ ezie na unu na-ekpe ọtụtụ ekpere,+ adịghị m ege ntị;+ aka unu jupụtara n’ọbara.+
4 N’oge ahụ, ha ga-akpọku Jehova maka enyemaka, ma ọ gaghị aza ha.+ Ọ ga-ewepụ ihu ya n’ebe ha nọ n’oge ahụ,+ n’ihi ihe ọjọọ ha mere.+
13 “‘Ọ ga-erukwa na dị ka m kpọrọ ha ma ha egeghị ntị,+ otú ahụ ka ha ga-akpọ m ma agaghị m ege ntị,’+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.