Abụ Ọma 137:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na ọ bụ n’ebe ahụ ka ndị dọọrọ anyị n’agha gwara anyị ka anyị bụọrọ ha abụ,+Ndị na-akwa anyị emo gwakwara anyị ka anyị mee ha obi ụtọ, sị:+“Bụọrọnụ anyị otu n’ime abụ Zayọn.”+ Ilu 24:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Mgbe onye iro gị dara, aṅụrịla ọṅụ; mgbe e mere ka ọ sụọ ngọngọ, ka obi gị ghara inwe aṅụrị,+ Abụ Ákwá 2:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ndị iro gị niile emeghewo ọnụ ha megide gị.+Ha afụwo mkpọrọhịhị, na-atakwa ikikere ezé.+ Ha asịwo: “Anyị ga-eloda ya.+Taa bụ n’ezie ụbọchị anyị nọ na-atụ anya ya.+ Anyị enwetawo ya! Anyị ahụwo ya!”+
3 N’ihi na ọ bụ n’ebe ahụ ka ndị dọọrọ anyị n’agha gwara anyị ka anyị bụọrọ ha abụ,+Ndị na-akwa anyị emo gwakwara anyị ka anyị mee ha obi ụtọ, sị:+“Bụọrọnụ anyị otu n’ime abụ Zayọn.”+
16 Ndị iro gị niile emeghewo ọnụ ha megide gị.+Ha afụwo mkpọrọhịhị, na-atakwa ikikere ezé.+ Ha asịwo: “Anyị ga-eloda ya.+Taa bụ n’ezie ụbọchị anyị nọ na-atụ anya ya.+ Anyị enwetawo ya! Anyị ahụwo ya!”+