Abụ Ọma 143:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova, biko, mee ngwa za m.+Ike agwụla mmụọ m.+Ewepụla ihu gị n’ebe m nọ,+Ma ọ́ bụghị ya, m ga-adị ka ndị na-agbada n’olulu.+ Ezikiel 28:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ha ga-eme ka ị banye n’olulu,+ ị ga-anwụkwa dị ka onye e gburu n’etiti oké osimiri.+ Luk 10:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Gị onwe gị kwa, Kapaniọm, à ga-ebuli gị elu ruo n’eluigwe?+ Ị ga-agbadaru Hedis!+
7 Jehova, biko, mee ngwa za m.+Ike agwụla mmụọ m.+Ewepụla ihu gị n’ebe m nọ,+Ma ọ́ bụghị ya, m ga-adị ka ndị na-agbada n’olulu.+