20 m ga-emekwa ka ị daa, gị na ndị na-agbada n’olulu, bụ́ ebe ndị oge ochie nọ,+ m ga-emekwa ka ị nọrọ n’ime ime ala,+ dị ka ebe a laworo n’iyi ruo ogologo oge, gị na ndị na-agbada n’olulu,+ ka onye ọ bụla ghara ibi n’ime gị; m ga-etinye ihe ịchọ mma n’ala ndị dị ndụ.+