Diuterọnọmi 32:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ihi na iwe m enwuruwo dị ka ọkụ,+Ọ ga-erekwa ọkụ gbadaruo Shiol, n’ebe dị n’ime ime ala,+Ọ ga-erechapụkwa ala na mkpụrụ ya,+Sunyekwa ntọala ugwu ọkụ.+ Abụ Ọma 88:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ị tụbawo m n’olulu miri emi nke ukwuu,N’ebe gbara ọchịchịrị, n’ime nnukwu abis.+ Ezikiel 32:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “Nwa nke mmadụ, kwaara ndị Ijipt ákwá arịrị, meekwa ka ha gbadaa,+ ha na ndị si ná mba ukwu dị iche iche, ee, ka ha gbadaa n’ime ala,+ ha na ndị na-agbada n’olulu.+
22 N’ihi na iwe m enwuruwo dị ka ọkụ,+Ọ ga-erekwa ọkụ gbadaruo Shiol, n’ebe dị n’ime ime ala,+Ọ ga-erechapụkwa ala na mkpụrụ ya,+Sunyekwa ntọala ugwu ọkụ.+
18 “Nwa nke mmadụ, kwaara ndị Ijipt ákwá arịrị, meekwa ka ha gbadaa,+ ha na ndị si ná mba ukwu dị iche iche, ee, ka ha gbadaa n’ime ala,+ ha na ndị na-agbada n’olulu.+