Jeremaya 23:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 kama ha ga-asị, ‘Dị nnọọ ka Jehova dị ndụ, bụ́ onye si n’ala dị n’ebe ugwu nakwa n’ala niile m chụsasịrị mkpụrụ nke ụlọ Izrel kpọpụta ha wee kpọlata ha,’ ha ga-ebikwa n’ala nke ha.”+ Ezikiel 36:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Unu ga-ebi n’ala ahụ m nyere nna nna unu hà,+ unu ga-abụ ndị m, mụ onwe m ga-abụkwa Chineke unu.’+
8 kama ha ga-asị, ‘Dị nnọọ ka Jehova dị ndụ, bụ́ onye si n’ala dị n’ebe ugwu nakwa n’ala niile m chụsasịrị mkpụrụ nke ụlọ Izrel kpọpụta ha wee kpọlata ha,’ ha ga-ebikwa n’ala nke ha.”+
28 Unu ga-ebi n’ala ahụ m nyere nna nna unu hà,+ unu ga-abụ ndị m, mụ onwe m ga-abụkwa Chineke unu.’+