6 A ga-ahapụ ha ka nnụnụ na-eri anụ rie ha, hapụkwa ha ka anụ ọhịa nke ụwa rie ha.+ Nnụnụ na-eri anụ ga-anọ n’elu ha n’ọkọchị, anụ ọhịa niile nke ụwa ga-anọkwa n’elu ha n’oge owuwe ihe ubi.+
5 M ga-agbahapụ gị n’ala ịkpa, gị na azụ̀ niile dị n’ọwa mmiri niile nke Naịl gị.+ N’elu ala ka ị ga-ada.+ A gaghị achịkọta gị, a gaghịkwa atụtụkọta gị. M ga-ewere gị nyefee anụ ọhịa nke ụwa na anụ ufe nke eluigwe ka ị bụrụ nri ha.+
4 M ga-agbahapụkwa gị n’elu ala. M ga-atụda gị n’ala.+ Ọ bụkwa n’elu gị ka m ga-eme ka anụ ufe niile nke eluigwe biri, ọ bụkwa gị ka m ga-eme ka anụ ọhịa nke ụwa dum rie rijuo afọ.+