Ọpụpụ 7:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ndị Ijipt ga-amara na mụ onwe m bụ Jehova mgbe m setịrị aka m mee Ijipt+ ihe, n’ezie, m ga-akpọpụta ụmụ Izrel n’etiti ha.”+ Ọpụpụ 14:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ya mere, m ga-ekwe n’ezie ka obi Fero kpọchie,+ ọ ga-achụwakwa ha, m ga-enwetara onwe m otuto site n’imeri Fero na ìgwè ndị agha ya niile;+ ndị Ijipt ga-amara na mụ onwe m bụ Jehova.”+ Ha wee mee nnọọ otú ahụ. Abụ Ọma 9:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 A marawo Jehova site n’ikpe o kpere.+Ihe onye ajọ omume ji aka ya na-eme emewo ka ọnyà ma ya.+Higeyọn. Sila. Ezikiel 30:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 M ga-achụsasị ndị Ijipt ná mba dị iche iche,+ chụsasịakwa ha n’ala dị iche iche; ha ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova.’”
5 Ndị Ijipt ga-amara na mụ onwe m bụ Jehova mgbe m setịrị aka m mee Ijipt+ ihe, n’ezie, m ga-akpọpụta ụmụ Izrel n’etiti ha.”+
4 Ya mere, m ga-ekwe n’ezie ka obi Fero kpọchie,+ ọ ga-achụwakwa ha, m ga-enwetara onwe m otuto site n’imeri Fero na ìgwè ndị agha ya niile;+ ndị Ijipt ga-amara na mụ onwe m bụ Jehova.”+ Ha wee mee nnọọ otú ahụ.
16 A marawo Jehova site n’ikpe o kpere.+Ihe onye ajọ omume ji aka ya na-eme emewo ka ọnyà ma ya.+Higeyọn. Sila.
26 M ga-achụsasị ndị Ijipt ná mba dị iche iche,+ chụsasịakwa ha n’ala dị iche iche; ha ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova.’”