3 E nwekwara ihe ndị eze si n’akụ̀ ya+ nye maka àjà nsure ọkụ,+ maka ịchụ àjà nsure ọkụ a na-achụ n’ụtụtụ+ nakwa ná mgbede, nakwa àjà nsure ọkụ a na-achụ n’ụbọchị izu ike,+ n’ụbọchị ememme ọnwa ọhụrụ+ nakwa n’oge ememme,+ dị ka ihe e dere n’iwu Jehova si dị.+