5Biko, ka m bụọrọ onye m hụrụ n’anya abụ banyere ubi vaịn ya,+ ya bụ, abụ banyere onye m hụrụ n’anya. Ọ dị ubi vaịn onye m hụrụ n’anya nwere n’akụkụ ugwu nke na-eme nri.
12Ọ malitekwara iji ihe atụ na-agwa ha okwu, sị: “Otu nwoke kọrọ ubi vaịn,+ gbaakwa ya ogige gburugburu, ma gwuo olulu nke mmanya si n’ebe nzọchapụta mmanya ga na-agbanye, wuokwa ụlọ elu,+ ma nyefee ya n’aka ndị ọrụ ubi,+ wee gawa mba ọzọ.+