-
Daniel 4:23Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
23 “‘Ebe ọ bụ na Eze hụrụ onye nche, bụ́ onye nsọ,+ nke si n’eluigwe na-agbadata, bụ́ onye nọkwa na-asị: “Gbutuonụ osisi ahụ, bibiekwanụ ya. Otú ọ dị, hapụnụ úkwù ya n’ala, ma keenụ ya agbụ ígwè na agbụ ọla kọpa, ka ọ dịrị n’etiti ahịhịa dị n’ọhịa, ka igirigi nke eluigwe dee ya, ka ya na anụ ọhịa nọrọ ruo mgbe oge asaa gabigara n’isi ya,”+
-