10 Ọtụtụ ndị ga-asacha onwe ha,+ meekwa onwe ha ka ha dị ọcha,+ a ga-anụchakwa ha.+ Ndị ajọ omume ga na-emekwa ajọ omume,+ ọ dịghịkwa onye ajọ omume ọ bụla ga-aghọta ihe ndị a;+ ma ndị nwere nghọta ga-aghọta ha.+
45 “Ònye n’ezie bụ ohu ahụ kwesịrị ntụkwasị obi,+ onye nwekwara uche, nke nna ya ukwu mere onye na-elekọta ezinụlọ ya, ka ọ na-enye ha nri ha n’oge kwesịrị ekwesị?+