15 Izrel, ọ bụ ezie na ị na-akwa iko,+ ka Juda bụrụ onye ikpe na-amaghị,+ unu abịakwala na Gilgal,+ unu agbagokwala Bet-even,+ unu aṅụkwala iyi, sị, ‘Dị nnọọ ka Jehova dị ndụ!’+
11 “Gilied emewo anwansi,+ ghaakwa ụgha.+ Ha achụwo ehi dị iche iche n’àjà na Gilgal.+ Ebe ịchụàjà ha dịkwa ka ikpo nkume nke dị n’ebe a kọrọ ihe n’ubi.+
5 Unu achọla Betel,+ unu abatakwala Gilgal,+ unu abanyekwala Bia-shiba;+ n’ihi na a ghaghị ịdọrọ Gilgal n’agha;+ Betel ga-aghọkwa ebe a na-eme anwansi.+