Jeremaya 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova wee sị m: “Asịla, ‘Abụ m nwata.’ Kama, gakwuru ndị niile m ga-eziga gị ka ị gakwuru; kwuokwa ihe niile m ga-enye gị iwu ka i kwuo.+ Ezikiel 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 O wee sị m: “Nwa nke mmadụ, m na-edunye gị ka ị gakwuru ụmụ Izrel,+ bụ́ mba na-enupụ isi, ndị nupụụrụ m isi.+ Ha onwe ha na ndị nna nna ha emehiewo m ruo taa.+ 2 Pita 1:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’ihi na ọ dịghị mgbe e si n’uche mmadụ buo amụma ọ bụla,+ kama ndị mmadụ kwuru ihe Chineke+ mere ka ha kwuo mgbe mmụọ nsọ na-edu ha.+
7 Jehova wee sị m: “Asịla, ‘Abụ m nwata.’ Kama, gakwuru ndị niile m ga-eziga gị ka ị gakwuru; kwuokwa ihe niile m ga-enye gị iwu ka i kwuo.+
3 O wee sị m: “Nwa nke mmadụ, m na-edunye gị ka ị gakwuru ụmụ Izrel,+ bụ́ mba na-enupụ isi, ndị nupụụrụ m isi.+ Ha onwe ha na ndị nna nna ha emehiewo m ruo taa.+
21 N’ihi na ọ dịghị mgbe e si n’uche mmadụ buo amụma ọ bụla,+ kama ndị mmadụ kwuru ihe Chineke+ mere ka ha kwuo mgbe mmụọ nsọ na-edu ha.+