1 Samuel 25:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 E nwere otu nwoke na Meyọn,+ ọ na-arụ ọrụ n’obodo Kamel.+ Nwoke a bụkwa nnukwu mmadụ, o nwere puku atụrụ atọ na otu puku ewu; ọ na-akpacha ajị+ atụrụ ya n’obodo Kamel. Aịzaya 33:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ala a eruwela uju, ọ kpọwo nkụ.+ E mechuwo Lebanọn ihu;+ ọ dakasịwo. Sharọn+ dịzi ka mbara ọzara; Beshan na Kamel na-agbụsị akwụkwọ.+ Nehọm 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ na-abara oké osimiri+ mba, ọ na-emekwa ka ọ taa; ọ na-eme ka osimiri niile taa.+ Beshan na Kamel akpọnwụwo,+ okooko Lebanọn akpọnwụwokwa.
2 E nwere otu nwoke na Meyọn,+ ọ na-arụ ọrụ n’obodo Kamel.+ Nwoke a bụkwa nnukwu mmadụ, o nwere puku atụrụ atọ na otu puku ewu; ọ na-akpacha ajị+ atụrụ ya n’obodo Kamel.
9 Ala a eruwela uju, ọ kpọwo nkụ.+ E mechuwo Lebanọn ihu;+ ọ dakasịwo. Sharọn+ dịzi ka mbara ọzara; Beshan na Kamel na-agbụsị akwụkwọ.+
4 Ọ na-abara oké osimiri+ mba, ọ na-emekwa ka ọ taa; ọ na-eme ka osimiri niile taa.+ Beshan na Kamel akpọnwụwo,+ okooko Lebanọn akpọnwụwokwa.