Abụ Ọma 126:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọchị juru anyị ọnụ n’oge ahụ,+Mkpu ọṅụ jupụtakwara n’ire anyị.+Ha wee kwuwe n’etiti mba niile n’oge ahụ, sị:+“Jehova emewo oké ihe n’ihe o meere ha.”+ Aịzaya 26:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova, aka gị adịwo elu,+ ma ha anaghị ahụ ya.+ Ha ga-ahụ ekworo ị na-ekwo n’ihi ndị gị, ihere ewee mee ha.+ Ee, ọkụ+ nke ga-erepịa ndị iro gị ga-erepịa ha. Aịzaya 66:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “N’ihe banyere ọrụ ha+ na echiche ha,+ m na-abịa ịkpọkọta mba niile na ndị niile na-asụ asụsụ dị iche iche;+ ha ga-abịakwa hụ ebube m.”+
2 Ọchị juru anyị ọnụ n’oge ahụ,+Mkpu ọṅụ jupụtakwara n’ire anyị.+Ha wee kwuwe n’etiti mba niile n’oge ahụ, sị:+“Jehova emewo oké ihe n’ihe o meere ha.”+
11 Jehova, aka gị adịwo elu,+ ma ha anaghị ahụ ya.+ Ha ga-ahụ ekworo ị na-ekwo n’ihi ndị gị, ihere ewee mee ha.+ Ee, ọkụ+ nke ga-erepịa ndị iro gị ga-erepịa ha.
18 “N’ihe banyere ọrụ ha+ na echiche ha,+ m na-abịa ịkpọkọta mba niile na ndị niile na-asụ asụsụ dị iche iche;+ ha ga-abịakwa hụ ebube m.”+