Ezikiel 34:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “M ga-achọ nke furu efu,+ ọ bụkwa nke a chụfuru achụfu ka m ga-edughachite. M ga-eke ọkpụkpụ gbajiri agbaji ákwà, meekwa ka nke ahụ́ na-adịghị ike dịrị ike. Ma, m ga-ala nke mara abụba+ na nke dị ike n’iyi. M ga-eji ikpe nyejuo ya afọ.”+ Maịka 4:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “N’ụbọchị ahụ, m ga-achịkọta ndị na-ete ụkwụ;+ m ga-akpọkọtakwa ndị a chụsasịrị achụsasị,+ bụ́ ndị m nyere ntaramahụhụ,” ka Jehova kwuru.
16 “M ga-achọ nke furu efu,+ ọ bụkwa nke a chụfuru achụfu ka m ga-edughachite. M ga-eke ọkpụkpụ gbajiri agbaji ákwà, meekwa ka nke ahụ́ na-adịghị ike dịrị ike. Ma, m ga-ala nke mara abụba+ na nke dị ike n’iyi. M ga-eji ikpe nyejuo ya afọ.”+
6 “N’ụbọchị ahụ, m ga-achịkọta ndị na-ete ụkwụ;+ m ga-akpọkọtakwa ndị a chụsasịrị achụsasị,+ bụ́ ndị m nyere ntaramahụhụ,” ka Jehova kwuru.