1 Ndị Eze 9:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jehova wee sị ya: “Anụwo m ekpere+ gị na arịrịọ ị rịọrọ ka e meere gị amara bụ́ nke ị rịọrọ n’ihu m. Emewo m ka ụlọ a i wuru dị nsọ+ site n’ime ka aha m dịrị na ya+ ruo mgbe a na-akaghị aka; anya m+ na obi m ga-adịkwa na ya mgbe niile.+ 2 Ihe E Mere 7:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ugbu a, ahọrọwo m+ ụlọ a, dookwa ya nsọ ka aha m+ wee dịrị na ya ruo mgbe a na-akaghị aka,+ anya m na obi m ga-adịkwa na ya mgbe niile.+
3 Jehova wee sị ya: “Anụwo m ekpere+ gị na arịrịọ ị rịọrọ ka e meere gị amara bụ́ nke ị rịọrọ n’ihu m. Emewo m ka ụlọ a i wuru dị nsọ+ site n’ime ka aha m dịrị na ya+ ruo mgbe a na-akaghị aka; anya m+ na obi m ga-adịkwa na ya mgbe niile.+
16 Ugbu a, ahọrọwo m+ ụlọ a, dookwa ya nsọ ka aha m+ wee dịrị na ya ruo mgbe a na-akaghị aka,+ anya m na obi m ga-adịkwa na ya mgbe niile.+