Ndị Ikpe 8:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ bụ n’aka unu ka Chineke nyefere ndị isi Midian bụ́ Oreb na Zieb,+ ihe m mere ọ̀ haruru ka ihe unu mere?” Ọ bụ mgbe o kwuru ihe a ka mmụọ ha dajụrụ.+ Ekliziastis 10:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ bụrụ na mmụọ onye na-achị achị adị ọkụ imegide gị, esila n’ebe ị nọ pụọ,+ n’ihi na ịnọ jụụ na-eme ka mmehie nke dị oké njọ belata.+
3 Ọ bụ n’aka unu ka Chineke nyefere ndị isi Midian bụ́ Oreb na Zieb,+ ihe m mere ọ̀ haruru ka ihe unu mere?” Ọ bụ mgbe o kwuru ihe a ka mmụọ ha dajụrụ.+
4 Ọ bụrụ na mmụọ onye na-achị achị adị ọkụ imegide gị, esila n’ebe ị nọ pụọ,+ n’ihi na ịnọ jụụ na-eme ka mmehie nke dị oké njọ belata.+