Abụ Ọma 66:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na i nyochawo anyị, Chineke;+Ị nụchawo anyị dị ka e si anụcha ọlaọcha.+ Aịzaya 48:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Lee! Anụchawo m gị, ma ọ bụghị dị ka ọlaọcha.+ Ahọrọwo m gị n’oké ọkụ nke e ji agbaze ihe nke bụ́ ihe isi ike.+ Malakaị 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Ma ònye pụrụ idi ụbọchị ọ ga-abịa,+ ònye pụkwara iguzo mgbe ọ ga-apụta?+ N’ihi na ọ ga-adị ka ọkụ nke onye na-anụcha ihe,+ dịkwa ka ncha+ nke ndị na-asụ ákwà.+
10 Lee! Anụchawo m gị, ma ọ bụghị dị ka ọlaọcha.+ Ahọrọwo m gị n’oké ọkụ nke e ji agbaze ihe nke bụ́ ihe isi ike.+
2 “Ma ònye pụrụ idi ụbọchị ọ ga-abịa,+ ònye pụkwara iguzo mgbe ọ ga-apụta?+ N’ihi na ọ ga-adị ka ọkụ nke onye na-anụcha ihe,+ dịkwa ka ncha+ nke ndị na-asụ ákwà.+