13 A bịa n’ihe ruuru ndị nchụàjà n’ihe ndị mmadụ na-eweta,+ mgbe ọ bụla onye ọ bụla na-achụ àjà, onye na-ejere onye nchụàjà ozi na-eji ndụdụ nwere ezé atọ n’aka bịa, mgbe a ka na-esi anụ esi,+
23 Otu ahịrị okwute gbara ha gburugburu, ya bụ, gburugburu ha anọ. E nwekwara ebe dị iche iche a na-esi ihe,+ bụ́ ndị a rụrụ n’okpuru ahịrị okwute ndị ahụ gbaa gburugburu.