Matiu 4:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 O wee gazuo+ Galili dum,+ na-ezi ihe n’ụlọ nzukọ ha,+ na-ekwusakwa ozi ọma alaeze ahụ, na-agwọkwa ụdị ọrịa ọ bụla+ na ụdị nsogbu ahụ́ ike ọ bụla ndị mmadụ nwere. Matiu 19:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Mgbe Jizọs kwuchara ihe ndị a, o si na Galili pụọ wee bịa n’ókèala Judia n’ofe Jọdan.+ Luk 9:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ha wee gawa, gazuo ókèala ahụ malite n’obodo nta ruo n’obodo nta, na-ezisa ozi ọma, na-agwọkwa ọrịa n’ebe niile.+
23 O wee gazuo+ Galili dum,+ na-ezi ihe n’ụlọ nzukọ ha,+ na-ekwusakwa ozi ọma alaeze ahụ, na-agwọkwa ụdị ọrịa ọ bụla+ na ụdị nsogbu ahụ́ ike ọ bụla ndị mmadụ nwere.
6 Ha wee gawa, gazuo ókèala ahụ malite n’obodo nta ruo n’obodo nta, na-ezisa ozi ọma, na-agwọkwa ọrịa n’ebe niile.+