Matiu 18:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’oge awa ahụ, ndị na-eso ụzọ Jizọs bịakwutere ya wee sị: “Ònye n’ezie bụ onye kasị ukwuu n’alaeze eluigwe?”+ Matiu 20:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Dị nnọọ ka Nwa nke mmadụ bịara, ọ bụghị ka e jeere ya ozi, kama ka o jee ozi,+ ka o nyekwa mkpụrụ obi ya ka ọ bụrụ ihe mgbapụta n’ọnọdụ ọtụtụ mmadụ.”+ Mak 10:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 O kwesịghị ịdị otú ahụ n’etiti unu; kama onye ọ bụla nke na-achọ ịbụ onye ukwu n’etiti unu aghaghị ịbụ onye na-ejere unu ozi,+ Luk 9:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Ha wee malite ịrụ ụka banyere onye ga-abụ onye kasị ukwuu n’ime ha.+ Ndị Filipaị 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Mgbe ọ hụrụ onwe ya n’ụdị mmadụ,+ o wedara onwe ya ala wee rube isi ruo ọnwụ,+ ee, ọnwụ n’osisi ịta ahụhụ.+
18 N’oge awa ahụ, ndị na-eso ụzọ Jizọs bịakwutere ya wee sị: “Ònye n’ezie bụ onye kasị ukwuu n’alaeze eluigwe?”+
28 Dị nnọọ ka Nwa nke mmadụ bịara, ọ bụghị ka e jeere ya ozi, kama ka o jee ozi,+ ka o nyekwa mkpụrụ obi ya ka ọ bụrụ ihe mgbapụta n’ọnọdụ ọtụtụ mmadụ.”+
43 O kwesịghị ịdị otú ahụ n’etiti unu; kama onye ọ bụla nke na-achọ ịbụ onye ukwu n’etiti unu aghaghị ịbụ onye na-ejere unu ozi,+
8 Mgbe ọ hụrụ onwe ya n’ụdị mmadụ,+ o wedara onwe ya ala wee rube isi ruo ọnwụ,+ ee, ọnwụ n’osisi ịta ahụhụ.+