Aịzaya 11:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Anụ ọhịa wolf na nwa atụrụ ga-anọ,+ agụ owuru na nwa ewu ga-amakpukọkwa, nwa ehi na nwa ọdụm tojuru etoju+ na anụ mara abụba ga-anọkọkwa;+ nwatakịrị ga na-edukwa ha. Aịzaya 35:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ala ịkpa na ógbè mmiri na-adịghị ga-enwe aṅụrị,+ mbara ọzara ga-aṅụrị ọṅụ, waakwa okooko dị ka okooko safrọn.+ Aịzaya 65:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “N’ihi na, lee, m na-eke eluigwe ọhụrụ+ na ụwa ọhụrụ.+ A gaghị echeta ihe mbụ niile,+ ha agaghị abatakwa n’obi.+ Mkpughe 21:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 M wee hụ eluigwe ọhụrụ+ na ụwa ọhụrụ;+ n’ihi na eluigwe mbụ+ na ụwa mbụ+ agabigawo, oké osimiri+ adịkwaghị.
6 Anụ ọhịa wolf na nwa atụrụ ga-anọ,+ agụ owuru na nwa ewu ga-amakpukọkwa, nwa ehi na nwa ọdụm tojuru etoju+ na anụ mara abụba ga-anọkọkwa;+ nwatakịrị ga na-edukwa ha.
35 Ala ịkpa na ógbè mmiri na-adịghị ga-enwe aṅụrị,+ mbara ọzara ga-aṅụrị ọṅụ, waakwa okooko dị ka okooko safrọn.+
17 “N’ihi na, lee, m na-eke eluigwe ọhụrụ+ na ụwa ọhụrụ.+ A gaghị echeta ihe mbụ niile,+ ha agaghị abatakwa n’obi.+
21 M wee hụ eluigwe ọhụrụ+ na ụwa ọhụrụ;+ n’ihi na eluigwe mbụ+ na ụwa mbụ+ agabigawo, oké osimiri+ adịkwaghị.