Diuterọnọmi 8:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 O wee zụọ gị ka ị dị umeala ma mee ka agụụ+ gụọ gị wee nye gị mana,+ nke gị onwe gị ma ọ bụ nna gị hà na-amaghị; iji mee ka ị mara na ọ bụghị naanị achịcha ga-eme ka mmadụ dị ndụ, kama ọ bụ okwu niile si n’ọnụ Jehova pụta ga-eme ka mmadụ dị ndụ.+ Abụ Ọma 119:50 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 50 Nke a bụ ihe na-akasi m obi mgbe m nọ ná mmekpa ahụ́,+N’ihi na okwu gị echebewo m ndụ.+ Matiu 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ma ọ zara, sị: “E dere, sị, ‘Ọ bụghị naanị achịcha ga-eme ka mmadụ dị ndụ, kama ọ bụ okwu niile nke na-esi n’ọnụ Jehova pụta.’”+ Ndị Filipaị 2:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 na-ejidesi okwu nke ndụ ike,+ ka m wee nwee ihe ga-eme ka m nwee aṅụrị n’ụbọchị Kraịst,+ na agbaghị m ọsọ n’efu ma ọ bụ rụsie ọrụ ike n’efu.+
3 O wee zụọ gị ka ị dị umeala ma mee ka agụụ+ gụọ gị wee nye gị mana,+ nke gị onwe gị ma ọ bụ nna gị hà na-amaghị; iji mee ka ị mara na ọ bụghị naanị achịcha ga-eme ka mmadụ dị ndụ, kama ọ bụ okwu niile si n’ọnụ Jehova pụta ga-eme ka mmadụ dị ndụ.+
4 Ma ọ zara, sị: “E dere, sị, ‘Ọ bụghị naanị achịcha ga-eme ka mmadụ dị ndụ, kama ọ bụ okwu niile nke na-esi n’ọnụ Jehova pụta.’”+
16 na-ejidesi okwu nke ndụ ike,+ ka m wee nwee ihe ga-eme ka m nwee aṅụrị n’ụbọchị Kraịst,+ na agbaghị m ọsọ n’efu ma ọ bụ rụsie ọrụ ike n’efu.+