Malakaị 4:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Lee! M na-ezitere unu Ịlaịja onye amụma+ tupu oké ụbọchị ahụ dị egwu nke Jehova abịa.+ Matiu 11:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 ọ bụrụkwa na unu chọrọ ịnabata ya, Ya onwe ya bụ ‘Ịlaịja onye a kara aka na ọ ga-abịa.’+ Matiu 17:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Otú ọ dị, ndị na-eso ụzọ ya jụrụ ya, sị: “Gịnịzi mere ndị odeakwụkwọ ji ekwu na Ịlaịja ga-ebu ụzọ bịa?”+ Mak 9:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma ana m agwa unu na, n’eziokwu, Ịlaịja+ abịawo, ha mekwara ya ọtụtụ ihe dị ka ha chọrọ, dị nnọọ ka e dere banyere ya.”+
10 Otú ọ dị, ndị na-eso ụzọ ya jụrụ ya, sị: “Gịnịzi mere ndị odeakwụkwọ ji ekwu na Ịlaịja ga-ebu ụzọ bịa?”+
13 Ma ana m agwa unu na, n’eziokwu, Ịlaịja+ abịawo, ha mekwara ya ọtụtụ ihe dị ka ha chọrọ, dị nnọọ ka e dere banyere ya.”+