10 Ọ bụkwa ihe a ka m mere na Jeruselem. Akpọchikwara m ọtụtụ n’ime ndị nsọ n’ụlọ mkpọrọ,+ n’ihi na m nwetara ikike n’aka ndị isi nchụàjà;+ mgbe a na-aga igbu ha, ana m akwado ka e gbuo ha.
13 N’ezie, unu nụrụ banyere omume m n’oge gara aga n’okpukpe ndị Juu,+ na m nọgidere na-akpagbu+ ọgbakọ Chineke ma na-agbalị ibibi ya,+ ọbụna gabiga ókè,