Aịzaya 32:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ihe ezi omume ahụ ga-arụpụta bụ udo;+ ihe ga-esikwa n’ezi omume ahụ pụta bụ ịnọ jụụ na ịnọ n’obi iru ala ruo mgbe ebighị ebi.+ Ndị Galeshia 6:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ndị niile ga-eje ije n’ụzọ kwesịrị ekwesị site n’ụkpụrụ omume a, ka udo na ebere dịkwasị ha, dịkwasịkwa Izrel nke Chineke.+ Ndị Efesọs 2:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi na ya onwe ya bụ udo anyị,+ ya bụ, onye ahụ nke mere ka ìgwè abụọ+ ahụ bụrụ otu+ ma bibie mgbidi+ dị n’etiti nke kewapụrụ ha.+
17 Ihe ezi omume ahụ ga-arụpụta bụ udo;+ ihe ga-esikwa n’ezi omume ahụ pụta bụ ịnọ jụụ na ịnọ n’obi iru ala ruo mgbe ebighị ebi.+
16 Ndị niile ga-eje ije n’ụzọ kwesịrị ekwesị site n’ụkpụrụ omume a, ka udo na ebere dịkwasị ha, dịkwasịkwa Izrel nke Chineke.+
14 N’ihi na ya onwe ya bụ udo anyị,+ ya bụ, onye ahụ nke mere ka ìgwè abụọ+ ahụ bụrụ otu+ ma bibie mgbidi+ dị n’etiti nke kewapụrụ ha.+