Ọrụ Ndịozi 3:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 ma unu gburu Onye Nnọchiteanya Ukwu nke ndụ.+ Ma Chineke si ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite ya, bụ́ eziokwu nke anyị bụ ndị àmà ya.+ Ndị Rom 4:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 kama, n’ihi anyị bụ́ ndị e kwuru na a ga-agụrụ ya, n’ihi na anyị kwere n’onye ahụ nke si ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite Jizọs Onyenwe anyị.+ 1 Pita 1:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 bụ́ ndị kwere na Chineke+ site n’aka ya, onye si ná ndị nwụrụ anwụ+ kpọlite ya ma nye ya ebube;+ ka okwukwe na olileanya unu wee dịrị na Chineke.+
15 ma unu gburu Onye Nnọchiteanya Ukwu nke ndụ.+ Ma Chineke si ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite ya, bụ́ eziokwu nke anyị bụ ndị àmà ya.+
24 kama, n’ihi anyị bụ́ ndị e kwuru na a ga-agụrụ ya, n’ihi na anyị kwere n’onye ahụ nke si ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite Jizọs Onyenwe anyị.+
21 bụ́ ndị kwere na Chineke+ site n’aka ya, onye si ná ndị nwụrụ anwụ+ kpọlite ya ma nye ya ebube;+ ka okwukwe na olileanya unu wee dịrị na Chineke.+