Ndị Rom 6:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ya mere, e liri anyị na ya+ site na baptizim e mere anyị ka anyị nwụọ ụdị ọnwụ ọ nwụrụ, ka anyị onwe anyị wee na-ebi ndụ ọhụrụ otú ahụ,+ dị nnọọ ka e si ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite Kraịst site n’ebube nke Nna ya.+ 1 Ndị Kọrịnt 15:48 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 48 Otú ahụ onye e ji ájá+ mee dị, otú ahụkwa ka ndị e ji ájá kpụọ dị; otú ahụ onye nke eluigwe+ ahụ dị, otú ahụkwa ka ndị eluigwe dị.+
4 Ya mere, e liri anyị na ya+ site na baptizim e mere anyị ka anyị nwụọ ụdị ọnwụ ọ nwụrụ, ka anyị onwe anyị wee na-ebi ndụ ọhụrụ otú ahụ,+ dị nnọọ ka e si ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite Kraịst site n’ebube nke Nna ya.+
48 Otú ahụ onye e ji ájá+ mee dị, otú ahụkwa ka ndị e ji ájá kpụọ dị; otú ahụ onye nke eluigwe+ ahụ dị, otú ahụkwa ka ndị eluigwe dị.+