Matiu 6:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “N’ihi na ọ bụrụ na unu na-agbaghara ndị mmadụ njehie ha, Nna unu nke eluigwe ga na-agbagharakwa unu;+ Matiu 18:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Otú ahụ+ ka Nna m nke eluigwe ga-emesokwa unu ma ọ bụrụ na onye ọ bụla n’ime unu adịghị agbaghara nwanna ya site n’obi ya.”+ Mak 11:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Mgbe unu guzokwa na-ekpe ekpere, gbagharanụ+ onye ọ bụla ihe ọ bụla o mere unu; ka Nna unu nọ n’eluigwe wee gbagharakwa unu njehie unu.”+ 2 Ndị Kọrịnt 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ihe ọ bụla unu ji obiọma gbaghara onye ọ bụla, mụ onwe m agbagharawo ya.+ N’eziokwu, ihe ọ bụla mụ onwe m ji obiọma gbaghara, ma ọ bụrụ na mụ ejiriwo obiọma gbaghara ihe ọ bụla, ọ bụ n’ihi unu n’ihu Kraịst;
14 “N’ihi na ọ bụrụ na unu na-agbaghara ndị mmadụ njehie ha, Nna unu nke eluigwe ga na-agbagharakwa unu;+
35 Otú ahụ+ ka Nna m nke eluigwe ga-emesokwa unu ma ọ bụrụ na onye ọ bụla n’ime unu adịghị agbaghara nwanna ya site n’obi ya.”+
25 Mgbe unu guzokwa na-ekpe ekpere, gbagharanụ+ onye ọ bụla ihe ọ bụla o mere unu; ka Nna unu nọ n’eluigwe wee gbagharakwa unu njehie unu.”+
10 Ihe ọ bụla unu ji obiọma gbaghara onye ọ bụla, mụ onwe m agbagharawo ya.+ N’eziokwu, ihe ọ bụla mụ onwe m ji obiọma gbaghara, ma ọ bụrụ na mụ ejiriwo obiọma gbaghara ihe ọ bụla, ọ bụ n’ihi unu n’ihu Kraịst;