Ilu 21:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Onye ọ bụla nke na-emechi ntị ya ka ọ ghara ịnụ ákwá mkpesa nke onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya,+ ya onwe ya ga-akpọ òkù ma a gaghị aza ya.+ Matiu 6:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “N’ihi na ọ bụrụ na unu na-agbaghara ndị mmadụ njehie ha, Nna unu nke eluigwe ga na-agbagharakwa unu;+ Mak 11:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Mgbe unu guzokwa na-ekpe ekpere, gbagharanụ+ onye ọ bụla ihe ọ bụla o mere unu; ka Nna unu nọ n’eluigwe wee gbagharakwa unu njehie unu.”+ Luk 17:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Lezienụ onwe unu anya. Ọ bụrụ na nwanna gị emehie, baara ya mba,+ ọ bụrụkwa na o chegharịa, gbaghara ya.+ Ndị Efesọs 4:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ma nweenụ obiọma+ n’ebe ibe unu nọ, na-enwekwanụ obi ọmịiko,+ na-agbagharanụ ibe unu kpamkpam dị nnọọ ka Chineke sikwa n’aka Kraịst gbaghara unu kpamkpam.+
13 Onye ọ bụla nke na-emechi ntị ya ka ọ ghara ịnụ ákwá mkpesa nke onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya,+ ya onwe ya ga-akpọ òkù ma a gaghị aza ya.+
14 “N’ihi na ọ bụrụ na unu na-agbaghara ndị mmadụ njehie ha, Nna unu nke eluigwe ga na-agbagharakwa unu;+
25 Mgbe unu guzokwa na-ekpe ekpere, gbagharanụ+ onye ọ bụla ihe ọ bụla o mere unu; ka Nna unu nọ n’eluigwe wee gbagharakwa unu njehie unu.”+
3 Lezienụ onwe unu anya. Ọ bụrụ na nwanna gị emehie, baara ya mba,+ ọ bụrụkwa na o chegharịa, gbaghara ya.+
32 Ma nweenụ obiọma+ n’ebe ibe unu nọ, na-enwekwanụ obi ọmịiko,+ na-agbagharanụ ibe unu kpamkpam dị nnọọ ka Chineke sikwa n’aka Kraịst gbaghara unu kpamkpam.+