10 Ma ọ tọrọ Jehova ụtọ igwepịa ya.+ O mere ka ọ rịa ọrịa.+ Ọ bụrụ na ị ga-eme ka mkpụrụ obi ya bụrụ àjà ikpe ọmụma,+ ọ ga-ahụ ụmụ ya,+ ọ ga-emekwa ka ụbọchị ya dị ogologo.+ Ihe na-atọ Jehova ụtọ+ ga-aga nke ọma+ n’aka ya.
2 ka anyị na-elegide anya n’ebe Onye Nnọchiteanya Ukwu+ na Onye Mmezu nke okwukwe anyị nọ,+ bụ́ Jizọs. N’ihi ọṅụ e debere n’ihu ya, o diri+ osisi ịta ahụhụ, leghara ihere anya, ọ nọdụwokwa ala n’aka nri nke ocheeze Chineke.+