Abụ Ọma 22:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ụmụ a ka ga-amụ ga-ejere ya ozi;+A ga-akọrọ ọgbọ ọzọ banyere Jehova.+ Abụ Ọma 110:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ndị gị+ ga-eji obi ha wepụta onwe ha+ n’ụbọchị i du ndị agha gị na-eje agha.+N’ịma mma nke ịdị nsọ gị,+ i nwere ìgwè ụmụ okorobịa gịNdị si n’afọ nke ụtụtụ dị nnọọ ka igirigi.+ Aịzaya 9:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na a mụworo anyị otu nwa,+ e nyewokwa anyị otu nwa nwoke;+ ịchịisi ga-adị n’ubu ya.+ A ga-akpọ ya Onye Ndụmọdụ Dị Ebube,+ Chineke nke bụ́ Dike,+ Nna Mgbe Ebighị Ebi,+ Onyeisi Udo.+ 1 Ndị Kọrịnt 15:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 E dere ọbụna otú a, sị: “Nwoke mbụ ahụ bụ́ Adam ghọrọ mkpụrụ obi dị ndụ.”+ Adam ikpeazụ ghọrọ mmụọ+ na-enye ndụ.+ Ndị Hibru 2:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ sịkwara: “M ga-atụkwasị ya obi.”+ Ọ sịkwara: “Lee! Mụ na ụmụaka Jehova nyere m.”+
3 Ndị gị+ ga-eji obi ha wepụta onwe ha+ n’ụbọchị i du ndị agha gị na-eje agha.+N’ịma mma nke ịdị nsọ gị,+ i nwere ìgwè ụmụ okorobịa gịNdị si n’afọ nke ụtụtụ dị nnọọ ka igirigi.+
6 N’ihi na a mụworo anyị otu nwa,+ e nyewokwa anyị otu nwa nwoke;+ ịchịisi ga-adị n’ubu ya.+ A ga-akpọ ya Onye Ndụmọdụ Dị Ebube,+ Chineke nke bụ́ Dike,+ Nna Mgbe Ebighị Ebi,+ Onyeisi Udo.+
45 E dere ọbụna otú a, sị: “Nwoke mbụ ahụ bụ́ Adam ghọrọ mkpụrụ obi dị ndụ.”+ Adam ikpeazụ ghọrọ mmụọ+ na-enye ndụ.+