Ọrụ Ndịozi 9:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ma Onyenwe anyị gwara ya, sị: “Gawa, n’ihi na nwoke a bụ arịa m họọrọ+ ka o buru aha m gakwuru ndị mba ọzọ,+ gakwurukwa ndị eze+ na ụmụ Izrel. 2 Ndị Kọrịnt 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 bụ́ onye meworo n’ezie ka anyị ruo eru nke ọma ịbụ ndị ozi nke ọgbụgba ndụ ọhụrụ,+ ọ bụghị nke iwu e dere ede,+ kama nke mmụọ nsọ;+ n’ihi na iwu e dere ede na-ama ikpe ọnwụ,+ ma mmụọ nsọ na-eme ka a dị ndụ.+
15 Ma Onyenwe anyị gwara ya, sị: “Gawa, n’ihi na nwoke a bụ arịa m họọrọ+ ka o buru aha m gakwuru ndị mba ọzọ,+ gakwurukwa ndị eze+ na ụmụ Izrel.
6 bụ́ onye meworo n’ezie ka anyị ruo eru nke ọma ịbụ ndị ozi nke ọgbụgba ndụ ọhụrụ,+ ọ bụghị nke iwu e dere ede,+ kama nke mmụọ nsọ;+ n’ihi na iwu e dere ede na-ama ikpe ọnwụ,+ ma mmụọ nsọ na-eme ka a dị ndụ.+