1 Timoti 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 ka ha gharakwa ịṅa ntị n’akụkọ ụgha+ nakwa n’usoro ọmụmụ, bụ́ ndị na-emesị bụrụ ihe efu,+ ndị na-ebutekwa ajụjụ ndị a na-emere nnyocha kama ịdị na-ekesa ihe ọ bụla si n’aka Chineke n’ihe banyere okwukwe. 1 Timoti 4:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ma jụ akụkọ ụgha+ ndị na-emerụ ihe dị nsọ, bụ́ ndị ndị agadi nwaanyị na-akọ. N’aka nke ọzọ, na-azụ onwe gị ka i wee bụrụ onye na-asọpụrụ Chineke.+ Taịtọs 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ma zere ajụjụ nzuzu+ na usoro ọmụmụ+ na esemokwu+ na ịlụ ọgụ banyere Iwu ahụ,+ n’ihi na ha abaghị uru, ha bụkwa ihe efu.
4 ka ha gharakwa ịṅa ntị n’akụkọ ụgha+ nakwa n’usoro ọmụmụ, bụ́ ndị na-emesị bụrụ ihe efu,+ ndị na-ebutekwa ajụjụ ndị a na-emere nnyocha kama ịdị na-ekesa ihe ọ bụla si n’aka Chineke n’ihe banyere okwukwe.
7 Ma jụ akụkọ ụgha+ ndị na-emerụ ihe dị nsọ, bụ́ ndị ndị agadi nwaanyị na-akọ. N’aka nke ọzọ, na-azụ onwe gị ka i wee bụrụ onye na-asọpụrụ Chineke.+
9 Ma zere ajụjụ nzuzu+ na usoro ọmụmụ+ na esemokwu+ na ịlụ ọgụ banyere Iwu ahụ,+ n’ihi na ha abaghị uru, ha bụkwa ihe efu.