28 E wee si n’ebo Izrel dum họpụtara m ya,+ ịrụ ọrụ dị ka onye nchụàjà nakwa ịgbago n’elu ebe ịchụàjà m+ isure ihe nsure ọkụ, iyi efọd n’ihu m, ka m wee nye ụlọ nna nna gị àjà niile ụmụ Izrel na-esure n’ọkụ.+
19 Ndị a bụ ndokwa+ e meere ha maka ọrụ ha,+ ka ha wee na-abata n’ụlọ Jehova dị ka ihe ruuru ha+ site n’aka Erọn nna nna ha si dị, dị nnọọ ka Jehova bụ́ Chineke Izrel nyere ya n’iwu.
11 Ụmụ m, unu adala mbà,+ n’ihi na ọ bụ unu ka Jehova họọrọ ka unu na-eguzo n’ihu ya ijere ya ozi+ nakwa ka unu bụrụ ndị na-ejere ya ozi+ na ndị na-esure ihe nsure ọkụ.”+