2 Devid wee sị: “Ọ dịghị onye ga-ebu igbe ezi Chineke ma ọ́ bụghị ndị Livaị, n’ihi na ọ bụ ha bụ ndị Jehova họọrọ ka ha na-ebu igbe Jehova+ ma na-ejere ya ozi+ ruo mgbe a na-akaghị aka.”
13 Ụmụ Amram bụ Erọn+ na Mozis.+ Ma e doro Erọn iche+ ka o wee na-edo Ebe Kasị Nsọ nsọ,+ ya na ụmụ ya ndị ikom, ruo mgbe a na-akaghị aka, isure ihe nsure+ ọkụ n’ihu Jehova, ijere ya ozi+ na iji aha ya na-agọzi+ ndị mmadụ ruo mgbe a na-akaghị aka.