Ndị Rom 5:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na ọ bụrụ na, mgbe anyị bụ ndị iro,+ e mere ka anyị na Chineke dị ná mma site n’ọnwụ Ọkpara ya,+ a ga-azọpụta anyị ọbụna karị site ná ndụ ya, ebe e meworo ka anyị na ya dị ná mma.+ 2 Ndị Kọrịnt 5:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ma ihe niile si n’aka Chineke, bụ́ onye mere ka anyị na ya dị ná mma+ site n’aka Kraịst, nyekwa anyị ozi+ nke ime ka a dị ná mma,
10 N’ihi na ọ bụrụ na, mgbe anyị bụ ndị iro,+ e mere ka anyị na Chineke dị ná mma site n’ọnwụ Ọkpara ya,+ a ga-azọpụta anyị ọbụna karị site ná ndụ ya, ebe e meworo ka anyị na ya dị ná mma.+
18 Ma ihe niile si n’aka Chineke, bụ́ onye mere ka anyị na ya dị ná mma+ site n’aka Kraịst, nyekwa anyị ozi+ nke ime ka a dị ná mma,