2 Ihe E Mere 35:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ma Josaya esighị n’ebe ọ nọ pụọ,+ kama o jigharịrị ejiji iji buso ya agha,+ o geghịkwa ntị n’ihe Niko+ kwuru, bụ́ nke si n’ọnụ Chineke. O wee bịa ibuso ya agha na ndagwurugwu Megido.+ Zekaraya 12:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ụbọchị ahụ, mkpu arịrị a ga-eti na Jeruselem ga-adị ukwuu, dị ka mkpu arịrị e tiri na Hedadrimọn nke dị na ndagwurugwu* Megido.+ Mkpughe 19:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 M wee hụ anụ ọhịa ahụ+ na ndị eze+ nke ụwa na ụsụụ ndị agha ha ka ha zukọtara ibuso+ onye ahụ nke nọ n’elu ịnyịnya+ ahụ na ụsụụ ndị agha ya agha.
22 Ma Josaya esighị n’ebe ọ nọ pụọ,+ kama o jigharịrị ejiji iji buso ya agha,+ o geghịkwa ntị n’ihe Niko+ kwuru, bụ́ nke si n’ọnụ Chineke. O wee bịa ibuso ya agha na ndagwurugwu Megido.+
11 N’ụbọchị ahụ, mkpu arịrị a ga-eti na Jeruselem ga-adị ukwuu, dị ka mkpu arịrị e tiri na Hedadrimọn nke dị na ndagwurugwu* Megido.+
19 M wee hụ anụ ọhịa ahụ+ na ndị eze+ nke ụwa na ụsụụ ndị agha ha ka ha zukọtara ibuso+ onye ahụ nke nọ n’elu ịnyịnya+ ahụ na ụsụụ ndị agha ya agha.