10 Ma Ịlaịja zara onyeisi ndị agha iri ise ahụ, sị: “Ọ bụrụ na m bụ onye nke Chineke, ka ọkụ+ si n’eluigwe daa rechapụ gị na ndị agha iri ise gị.” Ọkụ wee si n’eluigwe daa rechapụ ya na ndị agha iri ise ya.+
22 M ga-eji ọrịa na-efe efe+ na ọbara+ kpee ya ikpe.+ M ga-emekwa ka nnukwu mmiri na akụ́ mmiri ígwé,+ ọkụ na sọlfọ+ zokwasị ya na ìgwè ndị agha ya na ọtụtụ ndị ga-eso ya.+