Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 83:18
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 18 Ka ndị mmadụ mara na aha gị bụ Jehova+

      Nakwa na ọ bụ naanị gị bụ Onye Kacha Elu n’ụwa niile.+

  • Luk 11:2
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 2 O wee sị ha: “Mgbe ọ bụla unu na-ekpe ekpere, sịnụ: ‘Nna, ka e doo aha gị nsọ.+ Ka Alaeze gị bịa.+

  • Jọn 12:28
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 28 Nna, mee ka aha gị dị ebube.” Otu olu+ wee si n’eluigwe kwuo, sị: “Emeela m ka ọ dị ebube, m ga-emekwa ka ọ dị ebube ọzọ.”+

  • Ọrụ Ndịozi 15:14
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 14 Simiọn*+ akọọrọla anyị nke ọma otú Chineke si cheta ndị mba ọzọ, malitezie isi n’ime ha na-ahọrọ ndị ga-aza aha ya.+

  • Mkpughe 15:3
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 3 Ha nọkwa na-abụ abụ Mosis,+ ohu Chineke, na-abụkwa abụ Nwa Atụrụ ahụ,+ sị:

      “Jehova* Chineke, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile,+ ọrụ gị dị ukwuu, dịkwa ebube.+ Eze mgbe ebighị ebi,+ ụzọ gị ziri ezi, ị na-ekwukwa eziokwu.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya